About Us

NGHOTAIGBO Educational Services Limited

1. To bridge the Igbo language gap between parents and children using different educational resources.

Imechi oghere ma dozikwaa ọdịiche dị n’etiti ụmụaka na ndị mụrụ ha banyere ịsụ asụsụ Igbo site n’iji ngwa agụmaakwụkwọ dị icheiche.

2. To transfer Igbo language to the next generation children using our videos, books and other materials.

Ịnyefe asụsụ Igbo n’aka ụmụaka ndị ọgbọ ọzọ site n’iji ihe onyonyo, akwụkwọ na ngwa agụmaakwụkwọ ndị ọzọ.


3. To teach Igbo learners how to confidently speak, read and write Igbo language.

Ịkụziri ndị na-amụ asụsụ Igbo ụzọ ha ga-esi tinye obiike na-atụghị ụjọ ọbụla na isụ, ịgụ ma ide asụsụ Igbo.

4. To inculcate love, value and appreciation for Igbo culture and language.

Ịkụnye mkpụrụ ịhụnanya, uru na mmasị n’ebe omenaala na asụsụ Igbo dị.

5. To provide learning resources to Igbo learners, parents, guidance and Igbo teachers.

Ime ka ngwa eji amụ asụsụ Igbo ruo ndị na-amụ asụsụ Igbo, ndị nne na nna, ndị nlekọta ha na ndị nkụzi aka.

6. To teach parents and guidance various ways in which they can motivate their children to speak Igbo language using different articles.

Ịkụziri ndị nne na nna na ndị nlekọta ụmụaka ụzọ dị icheiche ha ga-esi kpalie mmụọ ụmụaka ha ịmụta asụsụ Igbo site n’ederede ntaakụkọ dị icheiche.

Call Us:  08035081650,  08023219529,
08148458889

our vision

Vision (Ihe Nlegaraanya)

Our vision is to raise Igbo learners with high moral standard who can speak, read, write and transfer Igbo language to the next generation.

Ihe nlegaraanya anyị bụ ịzụlite ndị ọmụmụ asụsụ Igbo nwere ezi agwa, ndị nwereike ịsụ, ịgụ, ide na ime ka asụsụ Igbo ruo ọgbọ ọzọ aka.

Quotes (Okwu Amamihe)

 

✍️”Who will I blame when my children will ask me who KILLED Igbo language?”

“Onye ka m ga-ata ụta mgbe ụmụ m ga-ajụ m onye GBURU asụsụ Igbo?”

✍️ “Can my children’s Igbo attire MATCH with the Igbo language they speak?”

“Ekike ndị Igbo ụmụ m na-eke a GA-AGAKỌ́NWU ọnụ n’asụsụ Igbo ha na-asụ?”

✍️ “If my children cannot speak Igbo, I have sold my language for NOTHING”.

“Ọ bụrụ na ụmụ m amaghị asụ asụsụ Igbo, e reela m asụsụ m N’EFU” .

✍️ “Don’t commit a GENERATIONAL error by failing to teach your children how to speak, read and write Igbo language”.

“Emejọla mmejọ ga-anọ ỌGBỌ TỌRỌ ỌGBỌ site n’ịhapụ ịkụziri ụmụ gị ka esi asụ, agụ ma na edekwa asụsụ Igbo”.

Chinyere Obianuju Bob-Madumere